Romans 9:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma eleghị anya ajụjụ ị ga-ajụ bụ nke a, “Gịnịkwanụ mere Chineke ji na-ata ndị na-adịghị eme ihe ọ chọrọ ụta, ebe ọ bụ na ha na-eme ihe dị ka o si kee ha?”
Igbo 2006
Ya mere i gāsim, Gini mere Ọ nọ nāta uta? N'ihi na ọ̀ bu onye nēguzogide ihe O zubere?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma eleghị anya unu pụrụ ịgwa m, “Gịnị kwanụ mere o ji ata anyị ụta? Onye kwanụ pụrụ iguzogide ihe o zubere ime?”