Romans 9:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ajụkwala ụdị ajụjụ ahụ! Onye ka ị bụ i ji ajụ Chineke ajụjụ? Nkata mmadụ na-akpa ọ ga-ajụ onye na-akpa ya ajụjụ sị, “Ònye sị gị kpaa m otu a?”
Igbo 2006
Ajuju kwesikariri iju, gi madu, bu, Gì onwe-gi bu onye, nke nāza Chineke okwu imegide Ya? Ọ̀ gābu na ihe akpuworo gāsi onye kpuru ya, Gini mere i kpurum otú a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ka ị bụ gị mmadụ efu, iji ajụ Chineke ajụjụ? “Nkata mmadụ na-akpa ọ ga-ajụ onye na-akpa ya ajụjụ, ‘Onye sị gị kpaa m otu a?’ ”