Romans 9:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu a kwa, ọ̀ bụghị onye na-akpụ ite ka ọ dịrị ikpebi iji ụrọ o nwere kpụọ ụdị ite ọ bụla masịrị ya, ite mara mma e ji eku mmiri, ma ọ bụ ite e ji ekpofu unyi?
Igbo 2006
Ma-ọbu ọkpu-ite, ò nweghi ike n'ebe urọ di, isite n'otù ọkpukpu-urọ ahu o doziri me nka ka ọ buru ihe gānara nsọpuru, me kwa nke-ọzọ ka ọ buru ihe agēme ihe-ihere?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a kwa, onye ọkpụ ite o nweghị ike isite nʼotu ụrọ ahụ o nwere kpụọ ụdị ite ọbụla masịrị ya, ụfọdụ ite pụrụ iche na ụfọdụ e ji eje ozi nʼụlọ?