Romans 9:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chineke kwukwara okwu sị, na ndị mba ọzọ ahụ a gwara na ha abụghị ndị Chineke, ka a gaakpọkwa ụmụ Chineke dị ndụ.
Igbo 2006
O gēru kwa, na n'ebe ahu nke asiri ha, Ọ bughi ndim ka unu bu, N'ebe ahu ka agākpọ ha umu-ndikom nke Chineke di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma, “Nʼotu ebe ahụ a nọ sị ha, ‘Unu abụghị ndị m,’ bụkwa ebe a ga-anọ kpọọ ha, ‘Ụmụ nke Chineke dị ndụ. ’ ”