Romans 9:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Onyenwe anyị na-aga ikpe ụwa a ikpe. Ikpe ahụ ga-adịkwa egwu. Ọ gaekpe ya ọsịịsọ.”
Igbo 2006
n'ihí na Onye-nwe-ayi gēme ihe O kwuru n'elu uwa, nēmezu ya nēme kwa ya ka o bìe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Onyenwe anyị na-aga ikpe ụwa a ikpe. Ọ ga-eme ọsịịsọ nʼikpe ahụ ma kpebie ya.”