Romans 9:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
ma ndị Juu nọ kemgbe na-agbalisi ike ime ka ha na Chineke dịrị nꞌudo site nꞌidebe iwu, enwebeghị ike ime onwe ha ndị Chineke ga-anabata?
Igbo 2006
ma Israel, ọ bu ezie na ha nāb͕aso iwu ezi omume, ma ha ekwudoghi iwu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma ndị Izrel na-agbaso iwu nke ezi omume, enwebeghị ike ime onwe ha ndị a ga-anabata.