Romans 9:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nꞌihi na ha achọghị isite nꞌokwukwe bụrụ ndị Chineke ga-anabata. Ha chere na ha pụrụ isite nꞌịrụ ọrụ ọma bụrụ ndị Chineke ga-anabata. Site nꞌụzọ dị otu a, ha abụrụla ndị sụrụ ngọngọ nꞌoke nkume ịsụ ngọngọ ahụ.
Igbo 2006
N'ìhi gini? N'ihi na ha esiteghi n'okwukwe chọ ya, kama dika agāsi na ha sitere n'ọlu chọ ya. Ha suru ngọngọ na nkume nke isu-ngọngọ-ha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ.