Romans 9:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị a maara aha ha dị ka ndị ha na Chineke nwere mmekọ ka nna nna ha bụ. Kraịst nꞌonwe ya, site nꞌọmụmụ nke anụ ahụ, sikwa nꞌetiti ha bịa. Ee, Kraịst ahụ, onye bụ Chineke na-achị ihe nile ugbu a. Ka otuto dịrị Chineke ruo mgbe ebighị ebi. Amin.
Igbo 2006
ndi nwe nna-ayi-hà, ndi Kraist-ayi si kwa n'etiti ha puta dika anu-aru si di, Onye bu Onye-isi ihe nile, bu kwa Chineke, Nke agọziworo rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha si nʼagbụrụ nna nna anyị ochie ha. Kraịst nʼonwe ya, nʼụdịdị mmadụ, sikwa nʼagbụrụ ha pụta, onye bụ Chineke nke ihe niile, onye a na-eto ruo ebighị ebi. Amen.