Romans 9:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, ọ̀ ga-abụ na nkwa Chineke kwere ndị Juu enwekwaghi isi? Mba! Nꞌihi na nkwa ahụ dịrị nanị ndị bụ ndị Juu nꞌezie. Ọ bụkwaghị onye ọ bụla a mụrụ nꞌezinụlọ ndị Juu bụ onye Juu.
Igbo 2006
Ma ọ bughi dika agāsi na okwu Chineke adawo n'ala. N'ihi na ndi si n'Israel puta, ọ bughi ndi ahu nile bu Israel:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị dị ka a ga-asị na okwu Chineke na-ala azụ. Nʼihi na ọ bụghị onye ọbụla a mụrụ nʼezinaụlọ ndị Izrel bụ onye Izrel.