Ruth 1:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
#ọ bu ha ka unu g=anele anya rue mb͕e ha g=etolite? #ọ bu n>ihi ha ka unu g=eb͕ochi onwe-unu ka nwoke ghara ilu unu na nwunye? /e-#e, umum; n>ihi na ọ dim ilu nke-uku kari ka ọ di unu, n>ihi na aka Jehova aputawo imegidem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
unu ga-echere ruo mgbe ha tolitere? Unu ga-anọ na-alụghị di ọzọ? Mba, ụmụ m ndị inyom, ọnọdụ m dị ilu karịa nke unu, nʼihi na Onyenwe anyị esepụtala aka ya imegide m.”