Ruth 1:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
_O we hu na nwayi ahu n=ab͕a obi-ya ume iso ya je, o we ghara igwa ya okwu ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Naomi hụrụ na Rut ekpebiela nʼime onwe ya iso ya, ọ kwụsịrị ịgwa ya okwu ọzọ.