Ruth 1:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha abua we n=eje rue mb͕e ha bara Bet-lehem. O rue, mb͕e ha bara Bet-lehem, na obodo ahu nile b͕ara aghara bayere ha, ndinyom we si, #_O bu Naomi, b/u nka?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha abụọ gagidere ije rute Betlehem. Mgbe ha batara Betlehem, obodo ahụ mere mkpọtụ, nʼihi nlọta ha. Ndị inyom jụrụ sị, “Ọ bụ Naomi bụ nke a nʼezie?”