Ruth 1:21 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Mu onwem, n>aka-ojuju ka m>jere, ma Jehova emewo ka m>b͕ara aka lata: n>#ihi gini ka unu n=akpọm Naomi, mb͕e Jehova b͕agiderem #am#a, Onye Nke puru ime ihe nile emejọwokwam?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aka m juru eju mgbe m si nʼebe a pụọ, ma Onyenwe anyị emeela ka m gbara aka lọta. Gịnị mere unu ji akpọ m Naomi ebe ọ bụ na Onyenwe anyị gbakụtara m azụ, ebe ọ bụ na Onye pụrụ ime ihe niile mere ka nsogbu dakwasị m.”