Ruth 1:22 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Naomi we lata, ya na Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye nwa-ya, onye siri n>ala-ọhia Moab lata: ndi ahu we ba Bet-lehem na nmalite ob#ib#i ọka barley.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka Naomi na Rut onye Moab bụ nwunye nwa ya si laghachi nʼala Juda. Oge ha ji lọbata nʼobodo Betlehem bụ oge a na-amalite ịghọ ọka balị.