Ruth 2:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nne di-ya we si ya, #Ole ebe i chikọtaworo ọka ta? #_O bu kwa ole ebe i luru ọlu? ka onye n=amata gi buru onye agọziri agọzi. O we gosi nne di-ya onye ọ luru ọlu n>ubi-ya, si, Aha nwoke ahu onye m>luru ọlu n>ubi-ya ta bu Boaz.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nne di ya jụrụ ya, “Ebee ka ị tụtụrụ ọka taa? Ebee ka ị rụrụ ọrụ? Ka nwoke ahụ hụtara gị bụrụ onye a gọziri agọzi.” Rut kọọrọ nne di ya banyere onye ahụ ọ rụrụ ọrụ na nke ya. Ọ sịrị, “Aha nwoke mụ na ya rụrụ ọrụ bụ Boaz.”