Ruth 2:22 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Naomi we si Rut, b/u nwunye nwa-ya, _O di nma, nwam, ka i soro umu-ab͕ọghọ-ya pua, ka ha ghara kwa izute gi n>ubi ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Naomi sịrị Rut, nwunye nwa ya, “Nwa m nwanyị, ọ kaara gị mma ime dịka o kwuru. Soro ụmụ agbọghọ nọ nʼubi ya nʼazụ tụtụọ ọka ị na-atụtụ, nʼihi na nʼubi onye ọzọ, e nwere ike imerụ gị ahụ.”