Ruth 2:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O we je, ba n>ubi, chikọta ihe n>ubi ahu n>azu ndi n=eb#i ọka: o we dabara ya ib#a n>#ok#e ubi Boaz nwere, onye sitere n>ab͕uru Elimelek.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Rut pụrụ gaa na-atụtụ ọka nʼazụ ndị na-ewe ihe ubi. Ma dịka ihe si dị, Rut chọpụtara na ubi ọ na-atụtụ ọka bụ ubi Boaz, onye si nʼagbụrụ Elimelek.