Ruth 2:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma, le, Boaz siri na Bet-lehem bia, si ndi n=eb#i ọka, Jehova nọyere unu. Ha we si ya, Jehova gọzie gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Boaz nʼonwe ya si na Betlehem bịarute nʼubi ahụ, kelee ndị ahụ na-aghọ mkpụrụ nʼubi sị ha, “ Onyenwe anyị nọnyere unu.” Ha niile zakwara sị ya, “ Onyenwe anyị gọzie gị.”