Ruth 2:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Boaz we si nwa-okorọbia-ya nke edoro ya onye-isi ndi n=eb#i ọka, #Onye nwe nwa-ab͕ọghọ a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Boaz hụrụ Rut, ọ jụrụ onyeisi ndị ọrụ ubi ya sị, “Onye ka nwanyị a bụ?”