Ruth 2:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nwa-okorọbia ahu nke edoro onye-isi ndi n=eb#i ọka we za, si, Nwa-ab͕ọghọ Moab ka ọ bu, nke soro Naomi si n>ala-ọhia Moab lata:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye nlekọta ọrụ ubi ahụ zaghachiri, “Ọ bụ onye Moab ahụ so Naomi lọta.