Ruth 2:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka anya-gi abua di n>ubi ebe ha neb#i ọka, i g=ejeso kwa ha n>azu: #enyeghm umu-okorọbia iwu ka ha ghara imetu gi aka? ma mb͕e akpiri kpọrọ gi nku, je n>ite miri, @nua ufọdu nime miri nke umu-okorọbia n=eseta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lezie anya nʼubi ebe ndị ikom na-ewe ihe ubi, ma soro ụmụ agbọghọ ndị a. Enyela m ndị ikom ndị a iwu ka ha ghara ịmetụ gị aka. Mgbe ọbụla agụụ mmiri gụrụ gị, gaa nʼite mmiri ndị ahụ ndị ikom gbanyere mmiri kuru mmiri ṅụọ.”