Ruth 3:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Naomi, b/u nne di-ya, we si ya, Nwam, #m>gaghi-achọrọ gi izu-ike, ka o we diri gi nma?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ụbọchị, Naomi, nne di Rut, gwara ya okwu sị, “Nwa m nwanyị, ọ bụ na o rubeghị mgbe m ga-achọtara gị ụlọ nke aka gị, ebe a ga-anọ lekọtazie gị anya nke ọma?