Ruth 3:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma ub͕u a, nwam, atula egwu; ihe ọ bula nke i n=asi, m>g=emere gi ya: n>ihi na ọnu-uzọ-ama nile nke ndim mara na nwayi n=ejide onwe-ya nke-ọma ka i bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ugbu a, nwa m nwanyị, atụla ụjọ. Aga m emezuru gị dịka i si rịọọ, nʼihi na mmadụ niile maara na ị bụ onye nwere ezi agwa.