Ruth 3:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma ub͕u a, ọ bu n=ọ ezie na onye-nb͕aputa ka m>bu: ọzọ kwa, onye-nb͕aputa di nke di nso karim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie na m bụ onye mgbapụta dị nso nke ezinaụlọ anyị, ma o nwere onye ọzọ dị ezi nso karịa m.