Ruth 3:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
_O si, Nọdu du, nwam, rue mb͕e i mara ka okwu a g=esi da: n>ihi na nwoke ahu agaghi-anọ j=u, ma ọ buru na O kwub#ighi okwu ahu ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Naomi zara si ya, “Chere, nwa m nwanyị, ruo mgbe ị ga-ahụ otu okwu a ga-esi bie. Nwoke a agaghị ezu ike tutu ruo mgbe o kwubiri okwu a taa.”