Ruth 4:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye-nb͕aputa ahu we si, apughi m ib͕aputara ya onwem, ka m>we ghara ibibi ihe-nketam: gi onwe-gi b͕aputara onwe-gi ihe-nb͕aputam; n>ihi na apughm ib͕aputa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na nke a, onye nchekwa mgbapụta ahụ sịrị, “Apụghị m ịgbapụta ya nʼihi na e nwere m ike itinye ihe nketa m na nsogbu. Gị onwe gị gbapụta ya. Nke a agaghị ekwe m omume.”