Ruth 4:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye-nb͕aputa ahu we si Boaz, Zuru ya n>onwe-gi. _O we b͕upu akpukpọ-ukwu-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, mgbe nwoke ahụ gwara Boaz sị ya, “Zụrụ ala ahụ nʼonwe gị,” o yipụtara akpụkpọụkwụ ya.