Song of Solomon 2:14 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Gi ndurum, nke di na nb͕awa nkume di elu, n'ebe-nzuzo nke ebe di nkputankpu, Me ka m'hu iru-gi, me ka m'nu olu-gi; N'ihi na olu-gi nātọ utọ, iru-gi ma-kwa-ra nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nduru m nọ nʼọgba nkume, nʼebe nzuzo nke akụkụ ugwu, gosi m ihu gị, mee ka m nụ olu gị, nʼihi na olu gị dị ụtọ, ihu gị makwara mma.