Song of Solomon 2:17 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Rue mb͕e ifufe anyasi nēfe n'ubọchi, mb͕e onyinyo nile nāb͕alaga kwa, Chigharia, gi onye ihe-gi nātọm utọ, me onwe-gi ka i yie mb͕ada ma-ọbu nwa-ele N'elu ugwu nile nke Beta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
tutu chi ụtụtụ abọọ mgbe onyinyo niile na-agabigakwa. Tụgharịa, onye m hụrụ nʼanya, dị ka mgbada maọbụ nwa ele nke nọ nʼelu ugwu.