Song of Solomon 4:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Le, i mara nma, eyìm, le, i mara nma; Anya-gi abua di ka nduru n'azu ákwà-nkpuchi-gi: Agiri-isi-gi di ka ìgwè ewu, Nke nēdina ala n'akuku ugwu Gilead.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Leenụ ka i si maa mma, onye m hụrụ nʼanya, e, ị mara mma! Anya gị abụọ nke dị nʼazụ akwa mkpuchi ihu gị dị ka nduru. Agịrị isi gị dị ka igwe ewu nke na-arịda nʼakụkụ ugwu Gilead.