Song of Solomon 4:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ezé-gi di ka ìgwè nne-aturu nke akpachaworo aji-ha ọhu, Nke siworo n'isa-aru rigota; Nke ha nile chi umu abua umu abua, Ọ dighi kwa nke b͕a aka nwa n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze gị dị ka igwe atụrụ a ka kpachapụrụ ajị ha ọhụrụ, nke si nʼebe a sapụrụ ha ahụ na-arịpụta. Nke ọbụla chi ụmụ abụọ, ọ dịghịkwa nke gba aka nwa nʼetiti ha.