Song of Solomon 6:10 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ònye bu nwanyi a nke nēlepu anya dika ututu, Nke mara nma dika ọnwa, Nēnwu ka anyanwu, Onye anātu ujo dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye bụ onye a, pụtara ihe dịka chi ọbụbọ, nke mara mma dịka ọnwa, na-enwu dịka anyanwụ, dị ebube ka dị usuu kpakpando na-aga nʼahịrị nʼahịrị?