Song of Solomon 6:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Rue ubi walnut ab͕ara ogige ka m'ridara, Ilekwasi akwukwọ ndu nke ndagwurugwu anya, Ihu ma osisi vine amawo ifuru, Na ihu ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agara m nʼubi a gbara ogige ebe a kụrụ mkpụrụ osisi, ile ihe na-etopụta ọhụrụ na ndagwurugwu, ilekwa akwụkwọ ndụ ọhụrụ ndị na-epupụta nʼosisi vaịnị, na ị mata ma nʼosisi pomegranet ọ mara ifuru.