Song of Solomon 6:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e m'kāmaghi, nkpuru-obim dorom N'etiti ub͕ọ-ala nke ndim amara aha-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tupu m mata ebe m nọ, agụ nke mkpụrụobi m adọtala m tinye nʼetiti ụgbọ agha nke ndị eze ala m.