Song of Solomon 6:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Lata, lata, gi nwanyi Shulam; Lata, lata, ka ayi we lekwasi gi anya. Gini mere unu gēji lekwasi nwanyi Shulam anya, Dika ilekwasi otite-egwú nke Mahanaim?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Laghachi azụ, gị onye Shulam, laghachi azụ; laghachi azụ, e, laghachi azụ ka anyị lee gị anya. Maka gịnị ka unu ga-eji lee onye Shulam anya dịka ọ bụ ite egwu ndị Mahanaim?