Song of Solomon 6:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye ihe-ya nātọm utọ aridaruwo ubi-ya ab͕ara ogige, rue nkpuru nile nke uda, Izù ìgwè aturu-ya n'ubi-ya nile ab͕ara ogige, na ichikọta urodi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gara nʼubi ya a gbara ogige, nʼebe ihe ndina ya nke e fesara ụda na-esi isi ụtọ, ijegharị nʼetiti okoko urodi, na ịchịkọta okoko lili.