Song of Solomon 6:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mu onwem bu nke onye ihe-ya nātọm utọ, onye ihe-ya nātọm utọ bu kwa nkem: Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abụ m nke onye m hụrụ nʼanya, onye m hụrụ nʼanya bụkwa nke m. Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi.