Song of Solomon 6:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Onye mara nma ka i bu, eyìm, dika Tiaza, I mara nma nke-uku dika Jerusalem, I bu onye anātu ujọ dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye m hụrụ nʼanya, ị mara mma dịka Tịaza, ị mara mma nke ukwu dịka Jerusalem, ị dị ebube ka usuu ndị agha ji ọkọlọtọ. Ị dị mma ile anya dịka Jerusalem; Ị dị ka ndị agha bu ọkọlọtọ.