Song of Solomon 8:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ònye bu nwayi a nke nēsi n'ọzara arigota, Dabere n'aru onye ihe-ya nātọ ya utọ? N'okpuru osisi apple ka m'kpọtere gi: N'ebe ahu ka ime gi nēme nne-gi, N'ebe ahu ka ime nēme ya, o we muputa gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye bụ onye a si nʼọzara na-abịa, onye na-adabere nʼahụ onye ọ hụrụ nʼanya. Nʼokpuru osisi apụl ka m kpọtere gị; nʼebe ahụ ka nne gị tụrụ ime gị; nʼebe ahụ ka ọ nọ mụọ gị.