Titus 1:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kwụsị ha ige ntị nꞌakụkọọ ifo ndị Juu na-akọ. Ekwekwala ka ha gee ntị nꞌiwu ahụ ndị jụrụ eziokwu ahụ na-enye ha.
Igbo 2006
ka ha ghara iṅa nti akukọ-irò ihe di iche nke ndi-Ju, na ihe di iche iche nke madu nyere n'iwu, bú ndi nēchighari rapu ezi-okwu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ka ha kwụsị ige ntị nʼakụkọ ifo ndị Juu na-akọ, maọbụ iwu nke ndị jụrụ ịnabata eziokwu nyere.