Titus 2:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma gị onwe gị Taịtọs, ahapụkwala ịkụzi eziokwu ahụ ya na ịbụ onye Kraịst so.
Igbo 2006
Ma gi onwe-gi, nēkwu ihe nile kwesiri ozizí ahu nke nēnye ezi ndu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼakụkụ nke gị, na-akụzi ihe kwesiri eziokwu nke okwukwe.