Titus 2:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌotu ụzọ ahụ kwa, gwakwa ụmụ okorọbịa ka ha nwee akọnuche zuru oke.
Igbo 2006
otú ahu nāriọ umu-okorọbia ka ha nwe uche zuru okè:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ụzọ ahụ kwa, gbaakwa ụmụ okorobịa ume ka ha jide onwe ha.