Titus 3:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọgụgụ isi onye dị otu a bụ ọgụgụ isi ime ihe ọjọọ. Ọ bụ onye na-eme mmehie, ọ matakwara na ọ na-eme ya.
Igbo 2006
ebe i matara na atughariwo obi madu di otú a, ọ nēmehie kwa, ebe ọ bu onye mara onwe-ya ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ị ma na onye dị otu a bụ onye ndahie na onye ajọọ omume, o jirila aka ya maa onwe ya ikpe.