Titus 3:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Biko, ana m akwado izitere gị Atemas ma ọ bụ Tikikọs. Mgbe ọ bụla onye ọ bụla nꞌime ha bịaruru, gbalịsie ike bịa hụ m nꞌobodo Nikopolis, nꞌihi na ọ bụ nꞌobodo a ka m kpebiri ịnọ nꞌoge oyi.
Igbo 2006
Mb͕e ọ bula m'gēzitere gi Atemas, ma-ọbu Tikikọs, were inu-ọku-n'obi biakutem rue Naikọpọlis: n'ihi na n'ebe ahu ka m'zubeworo inọgide na mb͕e oyi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m akwado izitere gị Atemas maọbụ Taịkikọs. Gbalịa bịakwute m na Nikopolis, maka nʼebe ahụ ka m kpebiri ịnọ nʼoge oyi.