Titus 3:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nile mụ na ha nọ nꞌebe naekele gị. Keleekwara anyị ndị enyi nile, bụ ndị kwere ekwe. Ka amara dịnyere unu nile.
Igbo 2006
Ndi nile mu na ha nọ nēkele gi. Kele ndi huru ayi n'anya n'okwukwe. Ka amara dinyere unu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile mụ na ha nọ nʼebe a na-ekele gị. Kelekwara anyị ndị niile hụrụ anyị nʼanya nʼime okwukwe. Ka amara dịnyere unu niile.