Titus 3:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O sitere nꞌịba ụba nke ebere ya wụkwasị anyị Mmụọ Nsọ ya nꞌihi ihe ahụ nile Jisọs Kraịst Onye nzọpụta anyị mere.
Igbo 2006
Onye Ọ wusara ayi nime àkù-Ya nile, site n'aka Jisus Kraist Onye-nzọputa-ayi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
onye ọ wụsara anyị nʼuju site nʼOnye nzọpụta anyị bụ Jisọs Kraịst,