Titus 3:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Etinyela onwe gị nꞌọnọdụ ịrụ ụka ọ bụla. Atụfula oge ịrụ ụka banyere ajụjụ na-enweghị ọsịsa ma ọ bụ ajụjụ gbasara usoro ọmụmụ. Wezụga onwe gị nꞌịrụ ụka na-eweta esomokwu dị ka ajụjụ banyere idebe iwu ndị Juu, nꞌihi na ihe ndị a abaghị uru.
Igbo 2006
ma nēze ajuju nzuzu nile, na osuso-ọmumu nile, na esem-okwu nile, na ilu-ọ̀gù nile bayere iwu; n'ihi na ha bu ihe nābaghi urù na ihe-efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma zere ịrụ ụka nzuzu na ịgụ agbụrụ ọmụmụ, esemokwu niile, na ọgụ niile ndị mmadụ na-alụ banyere iwu. Ihe ndị a niile abaghị uru ọbụla, ha bụ ihe efu.