Zechariah 4:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mọ-ozi ahu nke nāgwam okwu we za, sim, Ì maghi ihe ndia bu? M'we si, É-è, onye-nwem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu sịrị m, “Ị na-ekwu na ị maghị ihe ha bụ?” Azara m sị, “Ee, nna m ukwu, amaghị m.”