Zechariah 8:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Okwu Jehova nke usu nile nke ndi-agha we bia, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ruru m ntị na-asị,