Zephaniah 1:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēkpochapusi ihe nile n'elu uwa; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Aga m azachapụ ihe niile site nʼelu ụwa,” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.